Ndị Rom 13:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ịhụnanya+ adịghị eme onye agbata obi mmadụ ihe ọjọọ;+ ya mere, ịhụnanya bụ idebezu iwu ahụ.+ Ndị Galeshia 5:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na a na-emezu Iwu ahụ dum+ n’otu okwu a, ya bụ: “Hụ onye agbata obi gị n’anya dị ka onwe gị.”+
14 N’ihi na a na-emezu Iwu ahụ dum+ n’otu okwu a, ya bụ: “Hụ onye agbata obi gị n’anya dị ka onwe gị.”+