Diuterọnọmi 29:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Unu nọkwa na-ahụ ihe arụ ha na arụsị ha ndị na-asọ oyi ka nsị,+ bụ́ osisi na nkume, ọlaọcha na ọlaedo, ndị ha nwere;) 1 Ndị Eze 11:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Sọlọmọn wee malite iso Ashtọret+ bụ́ chi nwaanyị ndị Saịdọn nakwa Milkọm+ bụ́ ihe arụ nke ndị Amọn. Mkpughe 13:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 E nyekwara ya ikike ikunye onyinyo nke anụ ọhịa ahụ ume, ka onyinyo nke anụ ọhịa ahụ wee na-ekwu okwu ma na-eme ka e gbuo ndị niile na-agaghị efe onyinyo+ nke anụ ọhịa ahụ ofufe n’ụzọ ọ bụla.
17 Unu nọkwa na-ahụ ihe arụ ha na arụsị ha ndị na-asọ oyi ka nsị,+ bụ́ osisi na nkume, ọlaọcha na ọlaedo, ndị ha nwere;)
5 Sọlọmọn wee malite iso Ashtọret+ bụ́ chi nwaanyị ndị Saịdọn nakwa Milkọm+ bụ́ ihe arụ nke ndị Amọn.
15 E nyekwara ya ikike ikunye onyinyo nke anụ ọhịa ahụ ume, ka onyinyo nke anụ ọhịa ahụ wee na-ekwu okwu ma na-eme ka e gbuo ndị niile na-agaghị efe onyinyo+ nke anụ ọhịa ahụ ofufe n’ụzọ ọ bụla.