Matiu 24:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 n’ihi na ọtụtụ ndị ga-abịa n’aha m, sị, ‘Abụ m Kraịst,’ ha ga-eduhiekwa ọtụtụ ndị.+ Luk 17:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ndị mmadụ ga-asịkwa unu, ‘Leenụ ya n’ebe ahụ!’ ma ọ bụ, ‘Leenụ ya n’ebe a!’+ Unu apụla, unu achụsokwala ha.+
23 Ndị mmadụ ga-asịkwa unu, ‘Leenụ ya n’ebe ahụ!’ ma ọ bụ, ‘Leenụ ya n’ebe a!’+ Unu apụla, unu achụsokwala ha.+