Zekaraya 12:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ala ahụ ga-akwa ákwá arịrị,+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ; ezinụlọ Devid naanị ya, ndị inyom ya naanị ha;+ ezinụlọ Netan+ naanị ya, ndị inyom ya naanị ha; Mkpughe 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Lee! Ọ na-abịa n’ígwé ojii,+ anya niile ga-ahụ ya,+ ndị mara ya ube+ ga-ahụkwa ya; ebo niile nke ụwa ga-etikwa aka n’obi n’iru uju n’ihi ya.+ Ee, Amen.
12 Ala ahụ ga-akwa ákwá arịrị,+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ; ezinụlọ Devid naanị ya, ndị inyom ya naanị ha;+ ezinụlọ Netan+ naanị ya, ndị inyom ya naanị ha;
7 Lee! Ọ na-abịa n’ígwé ojii,+ anya niile ga-ahụ ya,+ ndị mara ya ube+ ga-ahụkwa ya; ebo niile nke ụwa ga-etikwa aka n’obi n’iru uju n’ihi ya.+ Ee, Amen.