Jọn 10:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Enwekwara m atụrụ ọzọ,+ ndị na-anọghị n’ogige atụrụ a;+ m ga-akpọtakwa ha, ha ga-ege ntị n’olu m,+ ha ga-aghọ otu ìgwè atụrụ, nweekwa otu onye ọzụzụ atụrụ.+
16 “Enwekwara m atụrụ ọzọ,+ ndị na-anọghị n’ogige atụrụ a;+ m ga-akpọtakwa ha, ha ga-ege ntị n’olu m,+ ha ga-aghọ otu ìgwè atụrụ, nweekwa otu onye ọzụzụ atụrụ.+