Luk 22:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ka ọ pụrụ, ọ gawara n’Ugwu Oliv dị ka ọ na-emekarị; ndị na-eso ụzọ ya sokwaara ya.+ Jọn 18:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mgbe Jizọs kwusịrị ihe ndị a, ya na ndị na-eso ụzọ ya pụrụ wee gafee iyi Kidrọn+ gaa n’ebe e nwere ubi. Ya na ndị na-eso ụzọ ya banyekwara n’ime ya.+
18 Mgbe Jizọs kwusịrị ihe ndị a, ya na ndị na-eso ụzọ ya pụrụ wee gafee iyi Kidrọn+ gaa n’ebe e nwere ubi. Ya na ndị na-eso ụzọ ya banyekwara n’ime ya.+