Mak 14:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ha wee bịa n’ebe a na-akpọ Getsemeni, o wee gwa ndị na-eso ụzọ ya, sị: “Nọdụnụ ala n’ebe a ka m gaa kpee ekpere.”+ Luk 22:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Mgbe ọ garuru n’ebe ahụ, ọ sịrị ha: “Nọgidenụ na-ekpe ekpere, ka unu wee ghara ịba n’ọnwụnwa.”+
32 Ha wee bịa n’ebe a na-akpọ Getsemeni, o wee gwa ndị na-eso ụzọ ya, sị: “Nọdụnụ ala n’ebe a ka m gaa kpee ekpere.”+