65 Mgbe ahụ, nnukwu onye nchụàjà ahụ dọwara uwe elu ya, sị: “O kwuluwo Chineke!+ Ọ̀ ka dị anyị mkpa ịchọ ndị akaebe?+ Lee! Ugbu a, unu anụwo nkwulu ahụ.+
21 Ndị odeakwụkwọ na ndị Farisii wee malite ịtụgharị n’uche ha, sị: “Ònye bụ onye a nke na-ekwu okwu nkwulu?+ Ònye pụrụ ịgbaghara mmehie ma ọ́ bụghị naanị Chineke?”+