25 Ebe ọ maara echiche ha,+ ọ sịrị ha: “Alaeze ọ bụla nke kewara wee na-emegide onwe ya na-atọgbọrọ n’efu,+ obodo ọ bụla ma ọ bụ ụlọ ọ bụla nke kewara wee na-emegide onwe ya agaghị eguzo.
8 Ma ozugbo Jizọs chọpụtara ná mmụọ ya na ọ bụ ihe dị otú ahụ ka ha na-atụgharị n’uche n’ime onwe ha, ọ sịrị ha: “Gịnị mere unu ji na-atụgharị ihe ndị a n’obi unu?+