Luk 5:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Livaị mekwaara ya oké oriri n’ụlọ ya iji nabata ya; e nwekwara oké ìgwè ndị ọnaụtụ na ndị ọzọ bụ́ ndị ha na ha nọ na-eri nri.+
29 Livaị mekwaara ya oké oriri n’ụlọ ya iji nabata ya; e nwekwara oké ìgwè ndị ọnaụtụ na ndị ọzọ bụ́ ndị ha na ha nọ na-eri nri.+