Matiu 26:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Unu maara na abalị abụọ taa, a ga-eme ememme ngabiga,+ a ga-enyefekwa Nwa nke mmadụ ka a kpọgide ya n’osisi.”+ Luk 17:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ya mere, ọ gwara ndị na-eso ụzọ ya, sị: “Oge na-abịa mgbe unu ga-achọ ịhụ otu n’ime ụbọchị Nwa nke mmadụ ma unu agaghị ahụ ya.+
2 “Unu maara na abalị abụọ taa, a ga-eme ememme ngabiga,+ a ga-enyefekwa Nwa nke mmadụ ka a kpọgide ya n’osisi.”+
22 Ya mere, ọ gwara ndị na-eso ụzọ ya, sị: “Oge na-abịa mgbe unu ga-achọ ịhụ otu n’ime ụbọchị Nwa nke mmadụ ma unu agaghị ahụ ya.+