Matiu 14:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ha wee na-arịọsi ya arịrịọ ike ka ha bitụ naanị ọnụ ọnụ uwe elu ya aka;+ e mekwara ka ahụ́ dịchaa ndị niile bitụrụ ya aka mma. Mak 6:56 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 56 N’obodo nta ọ bụla ma ọ bụ n’obodo ukwu ọ bụla ma ọ bụ n’ime ime obodo+ ọ bụla ọ banyere, ha na-ebusa ndị na-arịa ọrịa n’ọma ahịa, ha na-arịọkwa ya ka ha bitụ+ naanị ọnụ ọnụ+ uwe elu ya aka. E mekwara ka ahụ́ dị ndị niile bitụrụ ya aka mma.+
36 Ha wee na-arịọsi ya arịrịọ ike ka ha bitụ naanị ọnụ ọnụ uwe elu ya aka;+ e mekwara ka ahụ́ dịchaa ndị niile bitụrụ ya aka mma.
56 N’obodo nta ọ bụla ma ọ bụ n’obodo ukwu ọ bụla ma ọ bụ n’ime ime obodo+ ọ bụla ọ banyere, ha na-ebusa ndị na-arịa ọrịa n’ọma ahịa, ha na-arịọkwa ya ka ha bitụ+ naanị ọnụ ọnụ+ uwe elu ya aka. E mekwara ka ahụ́ dị ndị niile bitụrụ ya aka mma.+