Levitikọs 6:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 “‘Ihe ọ bụla metụrụ anụ ya ga-adị nsọ,+ mgbe mmadụ fesakwara ọbara ya n’uwe,+ ị ga-anọ n’ebe dị nsọ+ sụọ ihe o fesara ọbara. Luk 8:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 si n’azụ bịaruo ya nso ma bitụ ọnụ ọnụ+ uwe elu ya aka,+ ozugbo ahụkwa ọrịa oruru ọbara ya kwụsịrị.+
27 “‘Ihe ọ bụla metụrụ anụ ya ga-adị nsọ,+ mgbe mmadụ fesakwara ọbara ya n’uwe,+ ị ga-anọ n’ebe dị nsọ+ sụọ ihe o fesara ọbara.
44 si n’azụ bịaruo ya nso ma bitụ ọnụ ọnụ+ uwe elu ya aka,+ ozugbo ahụkwa ọrịa oruru ọbara ya kwụsịrị.+