Jọn 3:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Nna m hụrụ Ọkpara ya n’anya,+ o nyefewokwa ihe niile n’aka ya.+ Jọn 17:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ebe i nyere ya ikike n’ebe anụ ahụ́ niile dị,+ ka o wee nye ndị ahụ niile i nyere ya+ ndụ ebighị ebi.+ 1 Ndị Kọrịnt 15:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ihi na Chineke “doro ihe niile n’okpuru ụkwụ ya.”+ Ma mgbe ọ sịrị na ‘e dowo ihe niile n’okpuru ya,’+ o doro anya na onye ahụ nke doro ihe niile n’okpuru ya+ esoghị.
2 ebe i nyere ya ikike n’ebe anụ ahụ́ niile dị,+ ka o wee nye ndị ahụ niile i nyere ya+ ndụ ebighị ebi.+
27 N’ihi na Chineke “doro ihe niile n’okpuru ụkwụ ya.”+ Ma mgbe ọ sịrị na ‘e dowo ihe niile n’okpuru ya,’+ o doro anya na onye ahụ nke doro ihe niile n’okpuru ya+ esoghị.