Abụ Ọma 104:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Anụ ufe nke eluigwe na-akpa akwụ́ ha n’elu ha;+Ha na-anọ n’alaka osisi nke akwụkwọ jupụtara na-ebe ubé.+ Daniel 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Akwụkwọ ya mara mma, mkpụrụ ya dịkwa ọtụtụ, ihe oriri nke na-ezuru ihe niile dịkwa n’elu ya. Anụ ọhịa+ na-anọ na ndò dị n’okpuru ya,+ ọ bụkwa n’alaka ya ka anụ ufe nke eluigwe bi,+ anụ ahụ́ niile na-erikwa ihe si na ya.
12 Anụ ufe nke eluigwe na-akpa akwụ́ ha n’elu ha;+Ha na-anọ n’alaka osisi nke akwụkwọ jupụtara na-ebe ubé.+
12 Akwụkwọ ya mara mma, mkpụrụ ya dịkwa ọtụtụ, ihe oriri nke na-ezuru ihe niile dịkwa n’elu ya. Anụ ọhịa+ na-anọ na ndò dị n’okpuru ya,+ ọ bụkwa n’alaka ya ka anụ ufe nke eluigwe bi,+ anụ ahụ́ niile na-erikwa ihe si na ya.