Ndị Ikpe 5:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Jehova, ka ndị iro gị niile si otú a laa n’iyi,+Ka ndị hụrụ gị n’anya+ dịrị ka mgbe anyanwụ ji ike ya dum na-awa.”+ Ala ahụ enwekwaghị nsogbu ọzọ ruo afọ iri anọ.+ 2 Samuel 23:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mgbe ahụ, ọ na-adị ka ìhè ụtụtụ, mgbe anyanwụ na-awa,+Ụtụtụ nke ígwé ojii na-adịghị.Site n’ìhè, site na mmiri ozuzo, ahịhịa na-epulite n’ala.’+
31 Jehova, ka ndị iro gị niile si otú a laa n’iyi,+Ka ndị hụrụ gị n’anya+ dịrị ka mgbe anyanwụ ji ike ya dum na-awa.”+ Ala ahụ enwekwaghị nsogbu ọzọ ruo afọ iri anọ.+
4 Mgbe ahụ, ọ na-adị ka ìhè ụtụtụ, mgbe anyanwụ na-awa,+Ụtụtụ nke ígwé ojii na-adịghị.Site n’ìhè, site na mmiri ozuzo, ahịhịa na-epulite n’ala.’+