Mak 6:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Mgbe ndị na-eso ụzọ ya nụrụ ya, ha bịara buru ozu ya, gaa lie ya n’ili ncheta.+ Ọrụ Ndịozi 8:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ma ndị ikom na-asọpụrụ Chineke buuru Stivin gaa lie,+ ha kwakwaara ya ákwá arịrị dị ukwuu.+