Mkpughe 18:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Otu mmụọ ozi dị ike wee buru otu nkume yiri nnukwu nkume igwe nri+ wee tụba ya n’oké osimiri,+ sị: “Otú a ka a ga-esi tụda obodo ukwu ahụ bụ́ Babịlọn ngwa ngwa, a gakwaghị ahụ ya ọzọ.+
21 Otu mmụọ ozi dị ike wee buru otu nkume yiri nnukwu nkume igwe nri+ wee tụba ya n’oké osimiri,+ sị: “Otú a ka a ga-esi tụda obodo ukwu ahụ bụ́ Babịlọn ngwa ngwa, a gakwaghị ahụ ya ọzọ.+