19 M ga-enye gị mkpịsị ugodi nke alaeze eluigwe, ihe ọ bụla ị ga-eke agbụ n’ụwa bụ ihe e kere agbụ n’eluigwe, ihe ọ bụla ị ga-atọpụ n’ụwa bụkwa ihe a tọpụrụ n’eluigwe.”+
23 Ọ bụrụ na unu agbaghara ndị ọ bụla mmehie ha,+ a gbagharawo ha mmehie ndị ahụ; ọ bụrụ na unu agbagharaghị mmehie nke ndị ọ bụla, a gbagharaghị ha.”+