Matiu 4:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Mgbe o sikwa ebe ahụ gakwuo n’ihu, ọ hụrụ mmadụ abụọ ọzọ+ bụ́ ụmụnne, Jems nwa Zebedi+ na Jọn nwanne ya, ka ha na Zebedi nna ha nọ n’ụgbọ mmiri na-edozi ụgbụ ha, o wee kpọọ ha. Matiu 27:56 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 56 otu n’ime ha bụ Meri Magdalin, tinyere Meri nne Jems na Josis, na nne ụmụ Zebedi.+
21 Mgbe o sikwa ebe ahụ gakwuo n’ihu, ọ hụrụ mmadụ abụọ ọzọ+ bụ́ ụmụnne, Jems nwa Zebedi+ na Jọn nwanne ya, ka ha na Zebedi nna ha nọ n’ụgbọ mmiri na-edozi ụgbụ ha, o wee kpọọ ha.