Matiu 11:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ka ha gaa sị ya: “Ọ̀ bụ gị bụ Onye ahụ nke Na-abịa, ka ànyị ga-atụwa anya onye ọzọ?”+ Jọn 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 (Jọn gbara àmà banyere ya, ee, o tiri mkpu n’ezie—ọ bụ ya kwuru ya—sị: “Onye na-abịa n’azụ m agafewo n’ihu m, n’ihi na ọ dị adị tupu mụ onwe m.”)+
15 (Jọn gbara àmà banyere ya, ee, o tiri mkpu n’ezie—ọ bụ ya kwuru ya—sị: “Onye na-abịa n’azụ m agafewo n’ihu m, n’ihi na ọ dị adị tupu mụ onwe m.”)+