Matiu 22:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ha wee zigara ya ndị na-eso ụzọ ha, tinyere ndị òtù Herọd,+ wee sị ya: “Onye Ozizi, anyị maara na ị na-ekwu eziokwu, ị na-ezikwa ụzọ Chineke n’eziokwu, ị dịghịkwa asọ onye ọ bụla anya, n’ihi na ị dịghị ele otú ndị mmadụ dị n’elu ahụ́ anya.+ Mak 12:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mgbe nke ahụ gasịrị, ha zipụrụ ụfọdụ n’ime ndị Farisii nakwa ụfọdụ n’ime ndị òtù Herọd+ ka ha gakwuru ya, ka ha wee jide ya n’okwu ọnụ ya.+
16 Ha wee zigara ya ndị na-eso ụzọ ha, tinyere ndị òtù Herọd,+ wee sị ya: “Onye Ozizi, anyị maara na ị na-ekwu eziokwu, ị na-ezikwa ụzọ Chineke n’eziokwu, ị dịghịkwa asọ onye ọ bụla anya, n’ihi na ị dịghị ele otú ndị mmadụ dị n’elu ahụ́ anya.+
13 Mgbe nke ahụ gasịrị, ha zipụrụ ụfọdụ n’ime ndị Farisii nakwa ụfọdụ n’ime ndị òtù Herọd+ ka ha gakwuru ya, ka ha wee jide ya n’okwu ọnụ ya.+