22 Ma nke ahụ a ghara n’etiti ogwu bụ onye na-anụ okwu ahụ, ma nchegbu nke usoro ihe a+ na ike dị aghụghọ nke akụnụba na-akpagbu okwu ahụ, o wee ghọọ onye na-adịghị amị mkpụrụ.+
14 Ma ndị ahụ dara n’etiti ogwu bụ ndị nụrụ okwu ahụ, ma a na-akpagbu ha kpamkpam, ha adịghịkwa amịpụta mkpụrụ ọ bụla zuru okè, n’ihi na nchegbu na akụnụba na ihe ụtọ+ dị iche iche nke ndụ na-adọpụ uche ha.+