Matiu 15:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ọ gaghị asọpụrụ nna ya ma ọlị.’+ Ya mere, unu emewo ka okwu Chineke ghara ịdị irè n’ihi ọdịnala unu.+
6 ọ gaghị asọpụrụ nna ya ma ọlị.’+ Ya mere, unu emewo ka okwu Chineke ghara ịdị irè n’ihi ọdịnala unu.+