Matiu 17:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mgbe ha leliri anya, ọ dịghị onye ha hụrụ ma e wezụga naanị Jizọs.+ Luk 9:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Mgbe olu ahụ kwuru okwu, ha hụrụ naanị Jizọs.+ Ma ha gbachiri nkịtị ghara ịkọrọ onye ọ bụla n’oge ahụ nke ọ bụla n’ime ihe ha hụrụ.+
36 Mgbe olu ahụ kwuru okwu, ha hụrụ naanị Jizọs.+ Ma ha gbachiri nkịtị ghara ịkọrọ onye ọ bụla n’oge ahụ nke ọ bụla n’ime ihe ha hụrụ.+