Matiu 17:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mgbe ha si n’ugwu ahụ na-arịdata, Jizọs nyere ha iwu, sị: “Unu akọrọla onye ọ bụla ọhụụ a ruo mgbe e si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite Nwa nke mmadụ.”+ Luk 9:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Mgbe olu ahụ kwuru okwu, ha hụrụ naanị Jizọs.+ Ma ha gbachiri nkịtị ghara ịkọrọ onye ọ bụla n’oge ahụ nke ọ bụla n’ime ihe ha hụrụ.+
9 Mgbe ha si n’ugwu ahụ na-arịdata, Jizọs nyere ha iwu, sị: “Unu akọrọla onye ọ bụla ọhụụ a ruo mgbe e si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite Nwa nke mmadụ.”+
36 Mgbe olu ahụ kwuru okwu, ha hụrụ naanị Jizọs.+ Ma ha gbachiri nkịtị ghara ịkọrọ onye ọ bụla n’oge ahụ nke ọ bụla n’ime ihe ha hụrụ.+