Malakaị 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Lee! M na-ezitere unu Ịlaịja onye amụma+ tupu oké ụbọchị ahụ dị egwu nke Jehova abịa.+ Mak 8:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ha sịrị ya: “Jọn Onye Na-eme Baptizim,+ ndị ọzọ na-asịkwa, Ịlaịja,+ ma ndị ọzọ na-asị, Otu n’ime ndị amụma.”+
28 Ha sịrị ya: “Jọn Onye Na-eme Baptizim,+ ndị ọzọ na-asịkwa, Ịlaịja,+ ma ndị ọzọ na-asị, Otu n’ime ndị amụma.”+