15 “Onyenwe anyị, meere nwa m nwoke ebere, n’ihi na ọ bụ onye akwụkwụ, ọnọdụ ya dịkwa njọ, n’ihi na ọ na-adaba n’ọkụ mgbe mgbe, na-adabakwa n’ime mmiri mgbe mgbe;+
39 ma, lee! otu mmụọ+ na-enye ya nsogbu, ọ na-etikwa mkpu na mberede, ọ na-emekwa ka ihe ọdụdọ na-adọ ya, ọ na-agbọ ụfụfụ n’ọnụ, ọ naghị ekwe ahapụ ya mgbe o merụsịrị ya ahụ́.