17 Jizọs zara, sị: “Unu ọgbọ na-enweghị okwukwe, nke gbagọkwara agbagọ,+ ruo ole mgbe ka mụ na unu ga-anọ? Ruo ole mgbe ka m ga na-edi ihe unu na-eme? Kpọtara m ya ebe a.”
41 Jizọs zara, sị: “Unu ọgbọ na-enweghị okwukwe,+ nke gbagọkwara agbagọ, ruo ole mgbe ka mụ na unu ga-anọ, m wee na-edi ihe unu na-eme? Kpọta nwa gị ebe a.”+