Matiu 21:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jizọs wee banye n’ime ụlọ nsọ ma chụpụ ndị niile na-ere ma na-azụ ahịa n’ime ụlọ nsọ ahụ, o kpukwara tebụl nke ndị na-agbanwe ego na oche nke ndị na-ere nduru ihu.+ Luk 19:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 O wee banye n’ime ụlọ nsọ ma malite ịchụpụ ndị na-ere ihe,+ Jọn 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ hụkwara ndị nọ n’ụlọ nsọ na-ere ehi na atụrụ na nduru,+ na ndị na-agbanwe ego, ka ha nọ n’oche ha.
12 Jizọs wee banye n’ime ụlọ nsọ ma chụpụ ndị niile na-ere ma na-azụ ahịa n’ime ụlọ nsọ ahụ, o kpukwara tebụl nke ndị na-agbanwe ego na oche nke ndị na-ere nduru ihu.+
14 Ọ hụkwara ndị nọ n’ụlọ nsọ na-ere ehi na atụrụ na nduru,+ na ndị na-agbanwe ego, ka ha nọ n’oche ha.