Matiu 26:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Unu maara na abalị abụọ taa, a ga-eme ememme ngabiga,+ a ga-enyefekwa Nwa nke mmadụ ka a kpọgide ya n’osisi.”+
2 “Unu maara na abalị abụọ taa, a ga-eme ememme ngabiga,+ a ga-enyefekwa Nwa nke mmadụ ka a kpọgide ya n’osisi.”+