Matiu 26:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na a gaara ereta ihe a ego buru ibu ma nye ya ndị ogbenye.”+ Jọn 12:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Gịnị mere na e reghị mmanụ a na-esi ísì ụtọ+ narị mkpụrụ ego dinarịọs atọ ma nye ya ndị ogbenye?”+
5 “Gịnị mere na e reghị mmanụ a na-esi ísì ụtọ+ narị mkpụrụ ego dinarịọs atọ ma nye ya ndị ogbenye?”+