Abụ Ọma 110:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 110 Ihe Jehova gwara Onyenwe m bụ:+“Nọdụ ala n’aka nri m+Ruo mgbe m debere ndị iro gị ka ha bụrụ ihe mgbakwasị ụkwụ gị.”+ Ndị Efesọs 1:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 bụ́ nke o ji rụọ ọrụ n’ebe Kraịst nọ mgbe o si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite ya+ ma nye ya oche n’aka nri ya+ n’ebe ndị dị n’eluigwe,+ Ndị Kọlọsi 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma, ọ bụrụ na a kpọlitere+ unu na Kraịst, na-achọnụ ihe ndị dị n’elu,+ bụ́ ebe Kraịst nọ ọdụ n’aka nri nke Chineke.+
110 Ihe Jehova gwara Onyenwe m bụ:+“Nọdụ ala n’aka nri m+Ruo mgbe m debere ndị iro gị ka ha bụrụ ihe mgbakwasị ụkwụ gị.”+
20 bụ́ nke o ji rụọ ọrụ n’ebe Kraịst nọ mgbe o si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite ya+ ma nye ya oche n’aka nri ya+ n’ebe ndị dị n’eluigwe,+
3 Ma, ọ bụrụ na a kpọlitere+ unu na Kraịst, na-achọnụ ihe ndị dị n’elu,+ bụ́ ebe Kraịst nọ ọdụ n’aka nri nke Chineke.+