Matiu 26:69 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 69 Pita nọkwa ọdụ n’èzí, na mbara èzí ahụ; otu nwa agbọghọ na-eje ozi wee bịakwute ya, sị: “Gị onwe gị na Jizọs onye Galili na-anọ!”+ Luk 22:55 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 55 Mgbe ha kwanyere ọkụ na mbara èzí nke obí eze wee nọdụ ala, Pita nọkwa ọdụ n’etiti ha.+ Jọn 18:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ndị ohu na ndị ọrụ nche guzocha nso n’ebe ahụ, ebe ha kwanyere ọkụ icheku,+ n’ihi na oyi na-atụ, ha na-anyakwa ọkụ. Pita sokwa ha guzoro, na-anya ọkụ.
69 Pita nọkwa ọdụ n’èzí, na mbara èzí ahụ; otu nwa agbọghọ na-eje ozi wee bịakwute ya, sị: “Gị onwe gị na Jizọs onye Galili na-anọ!”+
18 Ndị ohu na ndị ọrụ nche guzocha nso n’ebe ahụ, ebe ha kwanyere ọkụ icheku,+ n’ihi na oyi na-atụ, ha na-anyakwa ọkụ. Pita sokwa ha guzoro, na-anya ọkụ.