Matiu 27:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 N’ikpeazụ, mgbe ha ji ya mechaa ihe ọchị,+ ha yipụrụ ya ákwà mgbokwasị ahụ ma yiwe ya uwe elu ya, durukwa ya pụọ ịga kpọgide ya n’osisi.+ Jọn 19:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ya mere, n’oge ahụ, o nyefere ya n’aka ha ka a kpọgide ya n’osisi.+ Ha wee kpọrọ Jizọs.
31 N’ikpeazụ, mgbe ha ji ya mechaa ihe ọchị,+ ha yipụrụ ya ákwà mgbokwasị ahụ ma yiwe ya uwe elu ya, durukwa ya pụọ ịga kpọgide ya n’osisi.+