Mak 9:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Nna nwatakịrị ahụ tiri mkpu ozugbo, sị: “Enwere m okwukwe! Nyere m aka n’ebe okwukwe dị m mkpa!”+ Ndị Efesọs 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ezie, site n’obiọma a na-erughịrị mmadụ, a zọpụtawo unu site n’okwukwe;+ nke a esighịkwa unu n’aka,+ ọ bụ onyinye Chineke.+ Ndị Hibru 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ka anyị na-elegide anya n’ebe Onye Nnọchiteanya Ukwu+ na Onye Mmezu nke okwukwe anyị nọ,+ bụ́ Jizọs. N’ihi ọṅụ e debere n’ihu ya, o diri+ osisi ịta ahụhụ, leghara ihere anya, ọ nọdụwokwa ala n’aka nri nke ocheeze Chineke.+
8 N’ezie, site n’obiọma a na-erughịrị mmadụ, a zọpụtawo unu site n’okwukwe;+ nke a esighịkwa unu n’aka,+ ọ bụ onyinye Chineke.+
2 ka anyị na-elegide anya n’ebe Onye Nnọchiteanya Ukwu+ na Onye Mmezu nke okwukwe anyị nọ,+ bụ́ Jizọs. N’ihi ọṅụ e debere n’ihu ya, o diri+ osisi ịta ahụhụ, leghara ihere anya, ọ nọdụwokwa ala n’aka nri nke ocheeze Chineke.+