Matiu 12:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ma ọ bụrụ na ọ bụ mmụọ Chineke ka m ji na-achụpụ ndị mmụọ ọjọọ, alaeze Chineke akwaala unu n’ezie.+ Matiu 21:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Sịnụ ada bụ́ Zayọn, ‘Lee! Eze gị na-abịakwute gị,+ bụ́ onye dị nwayọọ n’obi,+ ọ nọkwasịrị n’ịnyịnya ibu, ee, nwa ịnyịnya ibu, nwa nke anụ na-ebu ibu.’”+
28 Ma ọ bụrụ na ọ bụ mmụọ Chineke ka m ji na-achụpụ ndị mmụọ ọjọọ, alaeze Chineke akwaala unu n’ezie.+
5 “Sịnụ ada bụ́ Zayọn, ‘Lee! Eze gị na-abịakwute gị,+ bụ́ onye dị nwayọọ n’obi,+ ọ nọkwasịrị n’ịnyịnya ibu, ee, nwa ịnyịnya ibu, nwa nke anụ na-ebu ibu.’”+