Matiu 18:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 o wee sị: “N’ezie, ana m asị unu, Ọ bụrụ na unu echigharịghị wee dịrị ka ụmụntakịrị,+ unu agaghị aba n’alaeze eluigwe ma ọlị.+ Mak 10:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ezie, ana m asị unu, Onye ọ bụla nke na-anabataghị alaeze Chineke dị ka nwatakịrị agaghị aba n’ime ya ma ọlị.”+
3 o wee sị: “N’ezie, ana m asị unu, Ọ bụrụ na unu echigharịghị wee dịrị ka ụmụntakịrị,+ unu agaghị aba n’alaeze eluigwe ma ọlị.+
15 N’ezie, ana m asị unu, Onye ọ bụla nke na-anabataghị alaeze Chineke dị ka nwatakịrị agaghị aba n’ime ya ma ọlị.”+