Matiu 20:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 N’ihi ọmịiko Jizọs nwere, o bitụrụ ha aka n’anya,+ ha wee hụwa ụzọ ozugbo wee soro ya.+ Luk 7:50 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 Ma ọ sịrị nwaanyị ahụ: “Okwukwe gị azọpụtawo gị;+ lawa n’udo.”+ Luk 17:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 O wee sị ya: “Bilie lawa; okwukwe gị emewo ka ahụ́ dị gị mma.”+