Matiu 25:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Nna ya ukwu wee sị ya, ‘I mere nke ọma, ezi ohu kwesịrị ntụkwasị obi!+ I kwesịrị ntụkwasị obi+ n’ilekọta ihe ole na ole. M ga-eme gị onye na-elekọta ọtụtụ ihe.+ Soro nna gị ukwu ṅụrịa ọṅụ.’+ Luk 16:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye kwesịrị ntụkwasị obi n’ihe kasị nta kwesịkwara ntụkwasị obi n’oké ihe, onye bụ́ onye ajọ omume n’ihe kasị nta bụkwa onye ajọ omume n’oké ihe.+ Mkpughe 2:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Onye meriri emeri, debekwa ihe m nyere n’iwu ruo ọgwụgwụ,+ m ga-enye ya ikike ịchị mba niile,+
21 Nna ya ukwu wee sị ya, ‘I mere nke ọma, ezi ohu kwesịrị ntụkwasị obi!+ I kwesịrị ntụkwasị obi+ n’ilekọta ihe ole na ole. M ga-eme gị onye na-elekọta ọtụtụ ihe.+ Soro nna gị ukwu ṅụrịa ọṅụ.’+
10 Onye kwesịrị ntụkwasị obi n’ihe kasị nta kwesịkwara ntụkwasị obi n’oké ihe, onye bụ́ onye ajọ omume n’ihe kasị nta bụkwa onye ajọ omume n’oké ihe.+