Matiu 21:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Mgbe ha hụrụ ọkpara ya, ndị ọrụ ubi ahụ kwurịtara n’etiti onwe ha, sị, ‘Onye a bụ onye ga-eketa ubi a;+ bịanụ ka anyị gbuo ya wee nweta ihe nketa ya!’+ Mak 12:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma ndị ọrụ ubi ahụ kwurịtara n’etiti onwe ha, sị, ‘Onye a bụ onye ga-eketa ubi a.+ Bịanụ ka anyị gbuo ya, ihe nketa a ga-abụkwa nke anyị.’+
38 Mgbe ha hụrụ ọkpara ya, ndị ọrụ ubi ahụ kwurịtara n’etiti onwe ha, sị, ‘Onye a bụ onye ga-eketa ubi a;+ bịanụ ka anyị gbuo ya wee nweta ihe nketa ya!’+
7 Ma ndị ọrụ ubi ahụ kwurịtara n’etiti onwe ha, sị, ‘Onye a bụ onye ga-eketa ubi a.+ Bịanụ ka anyị gbuo ya, ihe nketa a ga-abụkwa nke anyị.’+