Matiu 21:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 Mgbe ndị isi nchụàjà na ndị Farisii nụrụ ihe atụ ya, ha matara na ọ na-ekwu banyere ha.+ Mak 12:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ha wee malite ịchọ otú ha ga-esi jide ya, ma ha tụrụ ìgwè mmadụ ahụ egwu, n’ihi na ha matara na o bu ha n’obi mee ihe atụ ahụ. Ha wee hapụ ya pụọ.+
12 Ha wee malite ịchọ otú ha ga-esi jide ya, ma ha tụrụ ìgwè mmadụ ahụ egwu, n’ihi na ha matara na o bu ha n’obi mee ihe atụ ahụ. Ha wee hapụ ya pụọ.+