Matiu 22:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ụbọchị ahụ, ndị Sadusii, bụ́ ndị na-asị na mbilite n’ọnwụ adịghị, bịakwutere ya wee jụọ ya, sị:+ Mak 12:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ndị Sadusii, bụ́ ndị na-asị na mbilite n’ọnwụ adịghị, bịakwutere ya. Ha wee jụọ ya, sị:+ Ọrụ Ndịozi 23:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi na ndị Sadusii+ na-ekwu na e nweghị mbilite n’ọnwụ+ ma ọ bụ ndị mmụọ ozi ma ọ bụ mmụọ, ma ndị Farisii na-ekwusa ihe a niile n’ihu ọha.
23 N’ụbọchị ahụ, ndị Sadusii, bụ́ ndị na-asị na mbilite n’ọnwụ adịghị, bịakwutere ya wee jụọ ya, sị:+
8 N’ihi na ndị Sadusii+ na-ekwu na e nweghị mbilite n’ọnwụ+ ma ọ bụ ndị mmụọ ozi ma ọ bụ mmụọ, ma ndị Farisii na-ekwusa ihe a niile n’ihu ọha.