Diuterọnọmi 25:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Ọ bụrụ na ụmụnne bikọta ọnụ, otu n’ime ha anwụọ n’enweghị nwa nwoke, nwunye onye ahụ nwụrụ anwụ agaghị abụ nwunye nwoke ọzọ n’èzí. Nwanne di ya ga-agakwuru ya, ọ ga-akpọrọkwa ya ka ọ bụrụ nwunye ya wee kuchie ya.+
5 “Ọ bụrụ na ụmụnne bikọta ọnụ, otu n’ime ha anwụọ n’enweghị nwa nwoke, nwunye onye ahụ nwụrụ anwụ agaghị abụ nwunye nwoke ọzọ n’èzí. Nwanne di ya ga-agakwuru ya, ọ ga-akpọrọkwa ya ka ọ bụrụ nwunye ya wee kuchie ya.+