Jenesis 38:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi ya, Juda gwara Onan, sị: “Gị na nwunye nwanne gị nwee mmekọahụ, kuchiekwa ya ka ị mụtara nwanne gị nwoke nwa.”+
8 N’ihi ya, Juda gwara Onan, sị: “Gị na nwunye nwanne gị nwee mmekọahụ, kuchiekwa ya ka ị mụtara nwanne gị nwoke nwa.”+