Matiu 22:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 “Onye Ozizi, Mozis sịrị, ‘Ọ bụrụ na mmadụ anwụọ n’amụtaghị ụmụ, nwanne ya nwoke aghaghị ịkpọrọ nwunye ya lụwa wee mụtara nwanne ya nwoke nwa.’+ Mak 12:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “Onye Ozizi, Mozis deere anyị akwụkwọ na ọ bụrụ na nwanne mmadụ anwụọ wee hapụ nwunye ya, ma ọ mụtaghị nwa, nwanne ya nwoke+ kwesịrị ịkpọrọ nwunye ya wee si n’aka ya mụtara nwanne ya nwoke nwa.+
24 “Onye Ozizi, Mozis sịrị, ‘Ọ bụrụ na mmadụ anwụọ n’amụtaghị ụmụ, nwanne ya nwoke aghaghị ịkpọrọ nwunye ya lụwa wee mụtara nwanne ya nwoke nwa.’+
19 “Onye Ozizi, Mozis deere anyị akwụkwọ na ọ bụrụ na nwanne mmadụ anwụọ wee hapụ nwunye ya, ma ọ mụtaghị nwa, nwanne ya nwoke+ kwesịrị ịkpọrọ nwunye ya wee si n’aka ya mụtara nwanne ya nwoke nwa.+