Jọn 12:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ọ dị ihe na-echegbu mkpụrụ obi m ugbu a,+ gịnịkwa ka m ga-ekwu? Nna, zọpụta m n’oge awa a.+ Otú o sina dị, ọ bụ nke a mere m ji bịaruo n’oge awa a. Ndị Hibru 5:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’oge Kraịst bụ anụ ahụ́, o ji ibesi ákwá ike+ na anya mmiri kpesie ekpere ike ma rịọ Onye ahụ nke nwere ike ịzọpụta ya n’ọnwụ arịrịọ,+ a nụkwara olu ya n’ihi na ọ tụrụ egwu Chineke.+
27 Ọ dị ihe na-echegbu mkpụrụ obi m ugbu a,+ gịnịkwa ka m ga-ekwu? Nna, zọpụta m n’oge awa a.+ Otú o sina dị, ọ bụ nke a mere m ji bịaruo n’oge awa a.
7 N’oge Kraịst bụ anụ ahụ́, o ji ibesi ákwá ike+ na anya mmiri kpesie ekpere ike ma rịọ Onye ahụ nke nwere ike ịzọpụta ya n’ọnwụ arịrịọ,+ a nụkwara olu ya n’ihi na ọ tụrụ egwu Chineke.+