Levitikọs 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Gwa ụmụ Izrel, sị, ‘Ọ bụrụ na nwaanyị atụrụ ime+ wee mụọ nwa nwoke, nwaanyị ahụ ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo ụbọchị asaa; ọ ga-abụ onye na-adịghị ọcha dị ka ọ na-adị mgbe ọ na-ahụ nsọ ya.+
2 “Gwa ụmụ Izrel, sị, ‘Ọ bụrụ na nwaanyị atụrụ ime+ wee mụọ nwa nwoke, nwaanyị ahụ ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo ụbọchị asaa; ọ ga-abụ onye na-adịghị ọcha dị ka ọ na-adị mgbe ọ na-ahụ nsọ ya.+