Matiu 27:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ha debekwara n’elu isi ya ebubo e boro ya, nke e dere ede, sị: “Onye a bụ Jizọs, Eze ndị Juu.”+ Mak 15:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 E dekwara ebubo e boro ya+ n’elu osisi ahụ, ya bụ, “Eze ndị Juu.”+ Jọn 19:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Paịlet dekwara utu aha wee kụgide ya n’osisi ịta ahụhụ ahụ. Ihe e dere na ya bụ: “Jizọs onye Nazaret, Eze ndị Juu.”+
19 Paịlet dekwara utu aha wee kụgide ya n’osisi ịta ahụhụ ahụ. Ihe e dere na ya bụ: “Jizọs onye Nazaret, Eze ndị Juu.”+