Mak 16:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma mgbe ha leliri anya, ha hụrụ na a kwapụwo nkume ahụ, ọ bụ ezie na o buru oké ibu.+